Jeremaya 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 A nọrọwo na Dan+ nụ ume ịnyịnya ya na-eku ọkụ ọkụ. N’ihi ubé oké ịnyịnya ya na-ebe, ala a dum amalitewo ịma jijiji.+ Ha na-abatakwa na-eripịa ala a na ihe dị n’ime ya, obodo a na ndị bi n’ime ya.” Abụ Ákwá 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Dị ka n’ụbọchị ememme,+ i si n’obodo niile ndị m bi dị ka ndị mbịarambịa kpọkọta ha.E nweghịkwa onye lanahụrụ ma ọ bụ onye gbapụrụ+ n’ụbọchị ọnụma Jehova;Onye iro m gbuchapụrụ ụmụ m ahụ́ dị mma, bụ́ ndị m zụlitere.+
16 A nọrọwo na Dan+ nụ ume ịnyịnya ya na-eku ọkụ ọkụ. N’ihi ubé oké ịnyịnya ya na-ebe, ala a dum amalitewo ịma jijiji.+ Ha na-abatakwa na-eripịa ala a na ihe dị n’ime ya, obodo a na ndị bi n’ime ya.”
22 Dị ka n’ụbọchị ememme,+ i si n’obodo niile ndị m bi dị ka ndị mbịarambịa kpọkọta ha.E nweghịkwa onye lanahụrụ ma ọ bụ onye gbapụrụ+ n’ụbọchị ọnụma Jehova;Onye iro m gbuchapụrụ ụmụ m ahụ́ dị mma, bụ́ ndị m zụlitere.+