Diuterọnọmi 28:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ihe a bụrụ ọnụ ka mkpụrụ nke afọ gị ga-abụ,+ tinyere ihe ala gị ga-emepụta+ na ụmụ ehi gị nakwa ụmụ ewu na atụrụ gị.+ Jeremaya 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ‘Ọrịa dị iche iche ga-egbu ha.+ A gaghị akwara ha ákwá arịrị,+ a gaghịkwa eli ha eli.+ Ha ga-aghọ nsị anụ n’elu ala;+ mma agha na ụnwụ ga-ala ha n’iyi,+ ozu ha ga-abụrụ anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa nke ụwa ihe oriri.’+ Hosia 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na, ọ bụ ezie na ha na-azụ ụmụ, m ga-agbawa ha aka ụmụ, nke ga-eme ka nwoke ghara ịfọdụ.+ Ahụhụ ga-adịrị ha mgbe m ga-ahapụ ha!+
18 “Ihe a bụrụ ọnụ ka mkpụrụ nke afọ gị ga-abụ,+ tinyere ihe ala gị ga-emepụta+ na ụmụ ehi gị nakwa ụmụ ewu na atụrụ gị.+
4 ‘Ọrịa dị iche iche ga-egbu ha.+ A gaghị akwara ha ákwá arịrị,+ a gaghịkwa eli ha eli.+ Ha ga-aghọ nsị anụ n’elu ala;+ mma agha na ụnwụ ga-ala ha n’iyi,+ ozu ha ga-abụrụ anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa nke ụwa ihe oriri.’+
12 N’ihi na, ọ bụ ezie na ha na-azụ ụmụ, m ga-agbawa ha aka ụmụ, nke ga-eme ka nwoke ghara ịfọdụ.+ Ahụhụ ga-adịrị ha mgbe m ga-ahapụ ha!+