Diuterọnọmi 28:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 A ga-akpọnye ndị ọzọ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom,+ anya gị ga na-elekwa ha, na-achọsikwa ha ike mgbe niile—ma ike agaghị adị aka gị.+ Diuterọnọmi 32:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mma agha ga-agbawa ha aka nwa n’èzí,+Ụjọ ga-adịkwa n’ime ụlọ,+Gbawa ha aka ma nwa okorobịa ma nwa agbọghọ na-amaghị nwoke,+Nwa na-aṅụ ara na nwoke isi awọ́.+ Jeremaya 15:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-eji fọk e ji afụcha ọka* fụchaa ha+ n’ọnụ ụzọ ámá ala a. M ga-agbawa ha aka ụmụ.+ M ga-ebibi ndị m, ebe ọ bụ na ha ahapụghị ụzọ ha.+
32 A ga-akpọnye ndị ọzọ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom,+ anya gị ga na-elekwa ha, na-achọsikwa ha ike mgbe niile—ma ike agaghị adị aka gị.+
25 Mma agha ga-agbawa ha aka nwa n’èzí,+Ụjọ ga-adịkwa n’ime ụlọ,+Gbawa ha aka ma nwa okorobịa ma nwa agbọghọ na-amaghị nwoke,+Nwa na-aṅụ ara na nwoke isi awọ́.+
7 M ga-eji fọk e ji afụcha ọka* fụchaa ha+ n’ọnụ ụzọ ámá ala a. M ga-agbawa ha aka ụmụ.+ M ga-ebibi ndị m, ebe ọ bụ na ha ahapụghị ụzọ ha.+