4 “‘Unu adịla ka ndị nna unu+ bụ́ ndị ndị amụma oge mbụ ji olu dara ụda gwa,+ sị: “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Biko, sinụ n’ụzọ ọjọọ unu nakwa n’omume ọjọọ unu lọghachi.’’”+
“‘Ma ha egeghị ntị, ha aṅaghịkwa m ntị,’+ ka Jehova kwuru.