Aịzaya 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Saanụ ahụ́;+ meenụ onwe unu ka unu dị ọcha;+ wepụnụ omume ọjọọ unu n’ihu m;+ kwụsịnụ ime ihe ọjọọ.+ Jeremaya 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Gaa kọsaa okwu ndị a n’ebe ugwu,+ sị: “‘“Lọghachi, gị Izrel bụ́ onye nnupụisi,” ka Jehova kwuru.’+ ‘“Agaghị m agbarụrụ unu ihu,+ n’ihi na ana m eguzosi ike n’ihe,”+ ka Jehova kwuru.’ ‘“Agaghị m ebu iwe n’obi ruo mgbe ebighị ebi.+ Hosia 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Izrel, lọghachikwute Jehova bụ́ Chineke gị,+ n’ihi na njehie emewo ka ị sụọ ngọngọ.+
16 Saanụ ahụ́;+ meenụ onwe unu ka unu dị ọcha;+ wepụnụ omume ọjọọ unu n’ihu m;+ kwụsịnụ ime ihe ọjọọ.+
12 Gaa kọsaa okwu ndị a n’ebe ugwu,+ sị: “‘“Lọghachi, gị Izrel bụ́ onye nnupụisi,” ka Jehova kwuru.’+ ‘“Agaghị m agbarụrụ unu ihu,+ n’ihi na ana m eguzosi ike n’ihe,”+ ka Jehova kwuru.’ ‘“Agaghị m ebu iwe n’obi ruo mgbe ebighị ebi.+