8 N’ihi ya, ka anyị na-eme ememme ahụ,+ n’ejighị ihe iko achịcha ochie,+ n’ejighịkwa ihe iko achịcha+ bụ́ ihe ọjọọ na ajọ omume,+ kama ka anyị jiri achịcha na-ekoghị eko bụ́ izi ezi na eziokwu na-eme ya.+
7Ya mere, ebe anyị nwere nkwa ndị a,+ ndị m hụrụ n’anya, ka anyị sachapụ+ onwe anyị mmerụ niile nke anụ ahụ́ na nke mmụọ,+ wee mee ka ịdị nsọ anyị zuo okè n’egwu Chineke.+