16 Oleekwa nkwekọrịta ụlọ nsọ Chineke na arụsị nwere?+ N’ihi na anyị bụ ụlọ nsọ+ nke Chineke dị ndụ; dị nnọọ ka Chineke kwuru, sị: “M ga-ebi n’etiti ha,+ na-ejegharịkwa n’etiti ha, m ga-abụkwa Chineke ha, ha ga-abụkwa ndị m.”+
4 O sitewo n’ihe ndị a nye anyị n’efu ihe ndị o kwere ná nkwa dị oké ọnụ ahịa ma dị nnọọ ukwuu,+ ka unu wee site n’ihe ndị a ghọọ ndị ga-eso nwee ọdịdị+ Chineke,+ ebe unu gbanahụworo omume rere ure nke dị n’ụwa,+ nke na-esite n’agụụ ihe ọjọọ.