Levitikọs 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ga-ejegharịkwa n’etiti unu wee bụrụ Chineke unu,+ unu onwe unu ga-abụkwa ndị m.+ Ezikiel 37:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ụlọikwuu m ga-ekpuchikwa ha,+ m ga-abụkwa Chineke ha, ha onwe ha ga-abụkwa ndị m.+ Zekaraya 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-akpọbata ha, ha ga-ebikwa n’ime Jeruselem;+ ha ga-aghọ ndị m,+ mụ onwe m ga-aghọkwa Chineke ha n’eziokwu na n’ezi omume.’”+
8 M ga-akpọbata ha, ha ga-ebikwa n’ime Jeruselem;+ ha ga-aghọ ndị m,+ mụ onwe m ga-aghọkwa Chineke ha n’eziokwu na n’ezi omume.’”+