7 O wee sị m:
“Nwa nke mmadụ, nke a bụ ebe ocheeze m dị,+ ọ bụkwa ebe ọbụ ụkwụ m zọkwasịrị,+ bụ́ ebe m ga-ebi n’etiti ụmụ Izrel ruo mgbe a na-akaghị aka;+ ụlọ Izrel agaghị emetọ aha nsọ m ọzọ,+ ha na ndị eze ha,+ site n’ịkwa iko ha nakwa site n’ozu+ ndị eze ha nwụrụ anwụ,