Ezikiel 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ka ndị ụlọ Izrel wee ghara isi n’iso m kpafuo ọzọ,+ gharakwa iji mmebi iwu ha niile na-emerụ onwe ha. Ha ga-abụ ndị m, mụ onwe m ga-abụkwa Chineke ha,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”+
11 ka ndị ụlọ Izrel wee ghara isi n’iso m kpafuo ọzọ,+ gharakwa iji mmebi iwu ha niile na-emerụ onwe ha. Ha ga-abụ ndị m, mụ onwe m ga-abụkwa Chineke ha,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”+