Diuterọnọmi 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Izrel dum ga-anụkwa ya wee tụọ egwu, ha agaghịkwa eme ihe ọ bụla yiri ihe ọjọọ nke a ọzọ n’etiti unu.+ 2 Pita 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ebe ha hapụrụ ụzọ kwụ ọtọ, e duhiewo ha. Ha esowo ụzọ Belam,+ nwa Biọ, onye hụrụ ụgwọ ọrụ nke ime ihe ọjọọ n’anya,+
11 Izrel dum ga-anụkwa ya wee tụọ egwu, ha agaghịkwa eme ihe ọ bụla yiri ihe ọjọọ nke a ọzọ n’etiti unu.+
15 Ebe ha hapụrụ ụzọ kwụ ọtọ, e duhiewo ha. Ha esowo ụzọ Belam,+ nwa Biọ, onye hụrụ ụgwọ ọrụ nke ime ihe ọjọọ n’anya,+