Diuterọnọmi 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mmadụ niile ga-anụkwa ya wee tụọ egwu,+ ha agaghịkwa eme omume mpako ọzọ. Diuterọnọmi 19:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ndị fọdụrụ ga-anụkwa ya wee tụọ egwu, ọ dịghịkwa mgbe ọ bụla ha ga-eme ụdị ihe ọjọọ a n’etiti unu.+ 1 Timoti 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Haịmeniọs+ na Alegzanda+ so ná ndị a, enyefewokwa m ha n’aka Setan+ ka e site n’ịdọ ha aka ná ntị kụziere ha ka ha ghara ikwulu Chineke.+ 1 Timoti 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Na-adọ ndị na-eme mmehie+ aka ná ntị+ n’ihu mmadụ niile, ka ndị ọzọ wee tụọkwa egwu.+
20 Ndị fọdụrụ ga-anụkwa ya wee tụọ egwu, ọ dịghịkwa mgbe ọ bụla ha ga-eme ụdị ihe ọjọọ a n’etiti unu.+
20 Haịmeniọs+ na Alegzanda+ so ná ndị a, enyefewokwa m ha n’aka Setan+ ka e site n’ịdọ ha aka ná ntị kụziere ha ka ha ghara ikwulu Chineke.+