1 Ndị Kọrịnt 15:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Meenụ ka uche unu zuo okè+ n’ụzọ ezi omume, unu anọkwala na-eme mmehie, n’ihi na ụfọdụ amaghị Chineke.+ Ana m ekwu ihe a ka ihere mee unu.+ 1 Jọn 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye ọ bụla a mụrụ site na Chineke adịghị anọ na-eme mmehie,+ n’ihi na mkpụrụ Ya nke na-enye ndụ na-adịgide n’ime onye dị otú ahụ, ọ pụghịkwa ịnọ na-eme mmehie, n’ihi na a mụrụ ya site na Chineke.+
34 Meenụ ka uche unu zuo okè+ n’ụzọ ezi omume, unu anọkwala na-eme mmehie, n’ihi na ụfọdụ amaghị Chineke.+ Ana m ekwu ihe a ka ihere mee unu.+
9 Onye ọ bụla a mụrụ site na Chineke adịghị anọ na-eme mmehie,+ n’ihi na mkpụrụ Ya nke na-enye ndụ na-adịgide n’ime onye dị otú ahụ, ọ pụghịkwa ịnọ na-eme mmehie, n’ihi na a mụrụ ya site na Chineke.+