1 Jọn 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Anyị maara na onye ọ bụla a mụrụ site na Chineke+ adịghị anọ na-eme mmehie, ma Onye ahụ+ a mụrụ site na Chineke na-eche ya nche, ajọ onye ahụ adịghịkwa ejide ya.+
18 Anyị maara na onye ọ bụla a mụrụ site na Chineke+ adịghị anọ na-eme mmehie, ma Onye ahụ+ a mụrụ site na Chineke na-eche ya nche, ajọ onye ahụ adịghịkwa ejide ya.+