Ndị Kọlọsi 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụ onyinyo+ nke Chineke a na-apụghị ịhụ anya,+ onye e bu ụzọ mụọ+ n’ime ihe niile e kere eke; Mkpughe 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Degakwara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Leodisia+ akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka Amen+ ahụ na-ekwu, bụ́ ezi+ onye àmà+ nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ mmalite nke ihe Chineke kere,+
14 “Degakwara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Leodisia+ akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka Amen+ ahụ na-ekwu, bụ́ ezi+ onye àmà+ nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ mmalite nke ihe Chineke kere,+