9 Jizọs wee sị ya: “Mụ na unu ànyị anọwo ogologo oge há otú a, ma, ị mabeghị m, Filip? Onye hụrụ m ahụwokwa Nna m.+ Gịnị mere i ji asị, ‘Gosi anyị Nna ahụ’?+
4 ndị ọ bụ n’etiti ha ka chi nke usoro ihe a+ meworo ka uche ndị na-ekweghị ekwe+ kpuo ìsì, ka ìhè+ nke ozi ọma ahụ dị ebube+ banyere Kraịst, onye bụ́ onyinyo+ Chineke, wee ghara inwukwasị ha.+