2 Ndị Kọrịnt 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị a bụ ndị na-amaghị Chineke, ndị chi nke oge a*+ kpuchiri uche ha,*+ ka ha ghara ịhụ ìhè+ ozi ọma dị ebube banyere Kraịst, onye bụ́ onyinyo Chineke.+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:4 Teta!,5/8/2005, p. 21 Ụlọ Nche,11/1/1990, p. 13-157/15/1990, p. 17, 18-19
4 Ndị a bụ ndị na-amaghị Chineke, ndị chi nke oge a*+ kpuchiri uche ha,*+ ka ha ghara ịhụ ìhè+ ozi ọma dị ebube banyere Kraịst, onye bụ́ onyinyo Chineke.+