Jọn 14:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mụ na unu agakwaghị ekwu ọtụtụ okwu, n’ihi na onye na-achị+ ụwa na-abịa. O nweghịkwa ike n’ebe m nọ,+ Ndị Efesọs 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 nke unu jere ije na ha n’otu mgbe dị ka usoro+ ihe nke ụwa a si dị, dị ka onye na-achị+ ikike nke ikuku si chọọ, bụ́ mmụọ+ nke na-arụ ọrụ ugbu a n’ime ụmụ nnupụisi.+ 1 Jọn 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Anyị maara na anyị sitere na Chineke,+ ma ụwa dum dị n’aka ajọ onye ahụ.+
30 Mụ na unu agakwaghị ekwu ọtụtụ okwu, n’ihi na onye na-achị+ ụwa na-abịa. O nweghịkwa ike n’ebe m nọ,+
2 nke unu jere ije na ha n’otu mgbe dị ka usoro+ ihe nke ụwa a si dị, dị ka onye na-achị+ ikike nke ikuku si chọọ, bụ́ mmụọ+ nke na-arụ ọrụ ugbu a n’ime ụmụ nnupụisi.+