Ndị Rom 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Na-emekwanụ otú a, n’ihi na unu maara oge ahụ a kara aka, na oge awa ahụ eruwo ka unu teta n’ụra,+ n’ihi na nzọpụta anyị dị nso ugbu a karịa mgbe anyị ghọrọ ndị kwere ekwe.+ Ndị Efesọs 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, ọ na-ekwu, sị: “Teta,+ gị onye na-arahụ ụra, sikwa ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ Kraịst ga-enwukwasịkwa+ gị.”
11 Na-emekwanụ otú a, n’ihi na unu maara oge ahụ a kara aka, na oge awa ahụ eruwo ka unu teta n’ụra,+ n’ihi na nzọpụta anyị dị nso ugbu a karịa mgbe anyị ghọrọ ndị kwere ekwe.+
14 Ya mere, ọ na-ekwu, sị: “Teta,+ gị onye na-arahụ ụra, sikwa ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ Kraịst ga-enwukwasịkwa+ gị.”