Luk 21:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ya mere, mụrụnụ anya,+ na-arịọsikwanụ arịrịọ ike+ mgbe niile ka unu wee nwee ike ịgbanahụ ihe ndị a niile a kara aka na ha ga-eme, nakwa n’iguzo n’ihu Nwa nke mmadụ.”+ 1 Ndị Kọrịnt 15:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Meenụ ka uche unu zuo okè+ n’ụzọ ezi omume, unu anọkwala na-eme mmehie, n’ihi na ụfọdụ amaghị Chineke.+ Ana m ekwu ihe a ka ihere mee unu.+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ya mere, ka anyị ghara ịnọ na-ehi ụra+ dị ka ndị ọzọ na-ehi,+ kama ka anyị mụrụ anya+ ma nwee uche ziri ezi.+
36 Ya mere, mụrụnụ anya,+ na-arịọsikwanụ arịrịọ ike+ mgbe niile ka unu wee nwee ike ịgbanahụ ihe ndị a niile a kara aka na ha ga-eme, nakwa n’iguzo n’ihu Nwa nke mmadụ.”+
34 Meenụ ka uche unu zuo okè+ n’ụzọ ezi omume, unu anọkwala na-eme mmehie, n’ihi na ụfọdụ amaghị Chineke.+ Ana m ekwu ihe a ka ihere mee unu.+
6 Ya mere, ka anyị ghara ịnọ na-ehi ụra+ dị ka ndị ọzọ na-ehi,+ kama ka anyị mụrụ anya+ ma nwee uche ziri ezi.+