Matiu 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ya mere, na-echenụ nche,+ n’ihi na unu amaghị ụbọchị ma ọ bụ oge awa ọ ga-abụ.+ Mak 13:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Na-elenụ anya, mụrụnụ anya,+ n’ihi na unu amaghị mgbe oge ahụ a kara aka bụ.+