Matiu 24:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ya mere, na-echenụ nche, n’ihi na unu amaghị ụbọchị Onyenwe unu ga-abịa.+ Matiu 24:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 nna ukwu nke ohu ahụ ga-abịa n’ụbọchị ọ na-atụghị anya ya, n’oge awa+ ọ na-amaghịkwa, Mak 13:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Na-elenụ anya, mụrụnụ anya,+ n’ihi na unu amaghị mgbe oge ahụ a kara aka bụ.+