Matiu 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ya mere, na-echenụ nche,+ n’ihi na unu amaghị ụbọchị ma ọ bụ oge awa ọ ga-abụ.+ Mak 13:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Na-elenụ anya, mụrụnụ anya,+ n’ihi na unu amaghị mgbe oge ahụ a kara aka bụ.+ Luk 21:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ya mere, mụrụnụ anya,+ na-arịọsikwanụ arịrịọ ike+ mgbe niile ka unu wee nwee ike ịgbanahụ ihe ndị a niile a kara aka na ha ga-eme, nakwa n’iguzo n’ihu Nwa nke mmadụ.”+
36 Ya mere, mụrụnụ anya,+ na-arịọsikwanụ arịrịọ ike+ mgbe niile ka unu wee nwee ike ịgbanahụ ihe ndị a niile a kara aka na ha ga-eme, nakwa n’iguzo n’ihu Nwa nke mmadụ.”+