35 Ya mere, na-echenụ nche,+ n’ihi na unu amaghị mgbe nna nwe ụlọ ga-abịa, ma ọ̀ bụ n’uhuruchi ka ọ̀ bụ n’etiti abalị ka ọ̀ bụ mgbe oké ọkpa ji akwa ka ọ̀ bụ n’isi ụtụtụ;*+
15 “Lee! Ana m abịa dị ka onye ohi.+ Obi ụtọ na-adịrị onye mụ anya+ ma jidesie uwe elu ya ike, ka o wee ghara ịgba ọtọ na-ejegharị, ndị mmadụ ewee hụ ihe ihere ya.”+