36 unu onwe unu, dịrịnụ ka ndị na-echere nna ha ukwu+ mgbe o si ịlụ nwaanyị na-alọta,+ ka ọ ga-abụ na mgbe ọ lọtara kụọ aka,+ ha ga-emeghere ya ụzọ ozugbo.
3 Ya mere, na-echeta ihe ị natara+ na ihe ị nụrụ, na-edebekwa ya,+ ma chegharịa.+ N’ezie, ọ bụrụ na i tetaghị,+ m ga-abịa dị ka onye ohi,+ ị gaghịkwa ama oge awa m ga-abịakwasị gị.+