Matiu 24:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ya mere, na-echenụ nche, n’ihi na unu amaghị ụbọchị Onyenwe unu ga-abịa.+ Luk 12:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma maranụ nke a, na a sị na onyeisi ezinụlọ maara awa onye ohi ga-abịa, ọ gaara anọ na-eche nche, ọ garaghị ekwe ka a waba n’ụlọ ya.+
39 Ma maranụ nke a, na a sị na onyeisi ezinụlọ maara awa onye ohi ga-abịa, ọ gaara anọ na-eche nche, ọ garaghị ekwe ka a waba n’ụlọ ya.+