Luk 21:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ya mere, mụrụnụ anya,+ na-arịọsikwanụ arịrịọ ike+ mgbe niile ka unu wee nwee ike ịgbanahụ ihe ndị a niile a kara aka na ha ga-eme, nakwa n’iguzo n’ihu Nwa nke mmadụ.”+ Ndị Filipaị 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 na-ejidesi okwu nke ndụ ike,+ ka m wee nwee ihe ga-eme ka m nwee aṅụrị n’ụbọchị Kraịst,+ na agbaghị m ọsọ n’efu ma ọ bụ rụsie ọrụ ike n’efu.+
36 Ya mere, mụrụnụ anya,+ na-arịọsikwanụ arịrịọ ike+ mgbe niile ka unu wee nwee ike ịgbanahụ ihe ndị a niile a kara aka na ha ga-eme, nakwa n’iguzo n’ihu Nwa nke mmadụ.”+
16 na-ejidesi okwu nke ndụ ike,+ ka m wee nwee ihe ga-eme ka m nwee aṅụrị n’ụbọchị Kraịst,+ na agbaghị m ọsọ n’efu ma ọ bụ rụsie ọrụ ike n’efu.+