2 Ndị Kọrịnt 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 dị nnọọ ka unu matawokwara, ruo n’ókè ụfọdụ, na anyị bụ ihe unu ga-eji na-anya isi,+ dị nnọọ ka unu ga-abụkwara anyị n’ụbọchị Onyenwe anyị Jizọs.+ 1 Ndị Tesalonaịka 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na olee ihe bụ́ olileanya anyị ma ọ bụ ọṅụ anyị ma ọ bụ okpueze+ aṅụrị anyị—ee, ọ́ bụghị unu n’eziokwu?—n’ihu Onyenwe anyị Jizọs n’oge ọnụnọ ya?+
14 dị nnọọ ka unu matawokwara, ruo n’ókè ụfọdụ, na anyị bụ ihe unu ga-eji na-anya isi,+ dị nnọọ ka unu ga-abụkwara anyị n’ụbọchị Onyenwe anyị Jizọs.+
19 N’ihi na olee ihe bụ́ olileanya anyị ma ọ bụ ọṅụ anyị ma ọ bụ okpueze+ aṅụrị anyị—ee, ọ́ bụghị unu n’eziokwu?—n’ihu Onyenwe anyị Jizọs n’oge ọnụnọ ya?+