Ndị Filipaị 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 na-ejidesi okwu nke ndụ ike,+ ka m wee nwee ihe ga-eme ka m nwee aṅụrị n’ụbọchị Kraịst,+ na agbaghị m ọsọ n’efu ma ọ bụ rụsie ọrụ ike n’efu.+ 1 Ndị Tesalonaịka 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na olee ihe bụ́ olileanya anyị ma ọ bụ ọṅụ anyị ma ọ bụ okpueze+ aṅụrị anyị—ee, ọ́ bụghị unu n’eziokwu?—n’ihu Onyenwe anyị Jizọs n’oge ọnụnọ ya?+
16 na-ejidesi okwu nke ndụ ike,+ ka m wee nwee ihe ga-eme ka m nwee aṅụrị n’ụbọchị Kraịst,+ na agbaghị m ọsọ n’efu ma ọ bụ rụsie ọrụ ike n’efu.+
19 N’ihi na olee ihe bụ́ olileanya anyị ma ọ bụ ọṅụ anyị ma ọ bụ okpueze+ aṅụrị anyị—ee, ọ́ bụghị unu n’eziokwu?—n’ihu Onyenwe anyị Jizọs n’oge ọnụnọ ya?+