Ndị Filipaị 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 unu na-ejisikwa okwu na-enye ndụ aka ike.+ N’ihi ya, m ga-enwe ihe mere m ga-eji ṅụrịa ọṅụ n’ụbọchị Kraịst, ebe m ma na agbaghị m ọsọ n’efu ma ọ bụ rụsie ọrụ ike n’efu.
16 unu na-ejisikwa okwu na-enye ndụ aka ike.+ N’ihi ya, m ga-enwe ihe mere m ga-eji ṅụrịa ọṅụ n’ụbọchị Kraịst, ebe m ma na agbaghị m ọsọ n’efu ma ọ bụ rụsie ọrụ ike n’efu.