Ndị Filipaị 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 na-ejidesi okwu nke ndụ ike,+ ka m wee nwee ihe ga-eme ka m nwee aṅụrị n’ụbọchị Kraịst,+ na agbaghị m ọsọ n’efu ma ọ bụ rụsie ọrụ ike n’efu.+
16 na-ejidesi okwu nke ndụ ike,+ ka m wee nwee ihe ga-eme ka m nwee aṅụrị n’ụbọchị Kraịst,+ na agbaghị m ọsọ n’efu ma ọ bụ rụsie ọrụ ike n’efu.+