Ọrụ Ndịozi 20:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 “N’ihi ya, mụrụnụ anya, chetakwanụ na kemgbe afọ atọ,+ akwụsịghị m iji anya mmiri na-adụ onye ọ bụla n’ime unu ọdụ, ehihie na abalị. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:31 Mmezu Mkpughe, p. 33
31 “N’ihi ya, mụrụnụ anya, chetakwanụ na kemgbe afọ atọ,+ akwụsịghị m iji anya mmiri na-adụ onye ọ bụla n’ime unu ọdụ, ehihie na abalị.