Luk 12:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ọ bụrụkwa na ọ lọta n’oge nche nke abụọ,* ọ bụrụgodị na nke atọ, ma hụ ha otú ahụ, obi ụtọ na-adịrị ha!+ Luk 21:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ya mere, mụrụnụ anya,+ na-arịọsikwanụ arịrịọ ike+ mgbe niile ka unu wee nwee ike ịgbanahụ ihe ndị a niile a kara aka na ha ga-eme, nakwa n’iguzo n’ihu Nwa nke mmadụ.”+
38 Ọ bụrụkwa na ọ lọta n’oge nche nke abụọ,* ọ bụrụgodị na nke atọ, ma hụ ha otú ahụ, obi ụtọ na-adịrị ha!+
36 Ya mere, mụrụnụ anya,+ na-arịọsikwanụ arịrịọ ike+ mgbe niile ka unu wee nwee ike ịgbanahụ ihe ndị a niile a kara aka na ha ga-eme, nakwa n’iguzo n’ihu Nwa nke mmadụ.”+