Ndị Efesọs 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ikpeazụ, nọgidenụ na-enweta ike+ n’ime Onyenwe anyị nakwa n’ịdị ike+ nke ume ya. Ndị Kọlọsi 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ebe ọ bụ na e ji ike niile na-eme ka unu dị ike dị ka ike ya dị ebube si dị,+ ka unu wee tachie obi+ n’ụzọ zuru ezu, jirikwa ọṅụ na-enwe ogologo ntachi obi,
11 ebe ọ bụ na e ji ike niile na-eme ka unu dị ike dị ka ike ya dị ebube si dị,+ ka unu wee tachie obi+ n’ụzọ zuru ezu, jirikwa ọṅụ na-enwe ogologo ntachi obi,