Ndị Rom 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụghịkwa naanị nke ahụ, kama ka anyị na-aṅụrị ọṅụ mgbe anyị nọ ná mkpagbu,+ ebe anyị maara na mkpagbu na-arụpụta ntachi obi;+
3 Ọ bụghịkwa naanị nke ahụ, kama ka anyị na-aṅụrị ọṅụ mgbe anyị nọ ná mkpagbu,+ ebe anyị maara na mkpagbu na-arụpụta ntachi obi;+