Ọrụ Ndịozi 5:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Kwa ụbọchị, n’ụlọ nsọ na site n’ụlọ ruo n’ụlọ,+ ha nọ na-akụzi ihe n’akwụsịghị akwụsị,+ na-ezisa ozi ọma banyere Kraịst, bụ́ Jizọs.+ Ndị Hibru 10:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 N’ihi na ntachi obi dị unu mkpa,+ ka unu wee nata mmezu nke nkwa ahụ,+ mgbe unu mesịrị uche Chineke.+
42 Kwa ụbọchị, n’ụlọ nsọ na site n’ụlọ ruo n’ụlọ,+ ha nọ na-akụzi ihe n’akwụsịghị akwụsị,+ na-ezisa ozi ọma banyere Kraịst, bụ́ Jizọs.+
36 N’ihi na ntachi obi dị unu mkpa,+ ka unu wee nata mmezu nke nkwa ahụ,+ mgbe unu mesịrị uche Chineke.+