Ọrụ Ndịozi 2:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Kwa ụbọchị, ha na-eji otu obi anọ mgbe niile n’ụlọ nsọ,+ ha na-erikwa ihe oriri n’ụlọ ibe ha, jirikwa oké ọṅụ+ na ezi obi na-eri nri, Ọrụ Ndịozi 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Mgbe ha rịọsiri arịrịọ ike, e mere ka ebe ahụ ha zukọtara maa jijiji;+ ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ na-ekwukwa okwu Chineke n’atụghị egwu.+ Ọrụ Ndịozi 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma mgbe Saịlas+ na Timoti+ si Masedonia gbadata, Pọl malitere ikwusasi okwu Chineke ike, na-agbara ndị Juu àmà iji gosi na Jizọs bụ Kraịst.+
46 Kwa ụbọchị, ha na-eji otu obi anọ mgbe niile n’ụlọ nsọ,+ ha na-erikwa ihe oriri n’ụlọ ibe ha, jirikwa oké ọṅụ+ na ezi obi na-eri nri,
31 Mgbe ha rịọsiri arịrịọ ike, e mere ka ebe ahụ ha zukọtara maa jijiji;+ ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ na-ekwukwa okwu Chineke n’atụghị egwu.+
5 Ma mgbe Saịlas+ na Timoti+ si Masedonia gbadata, Pọl malitere ikwusasi okwu Chineke ike, na-agbara ndị Juu àmà iji gosi na Jizọs bụ Kraịst.+