6 Ma Timoti ka si nnọọ n’ebe unu nọ bịakwute anyị+ ugbu a ma kọọrọ anyị akụkọ ọma banyere ikwesị ntụkwasị obi na ịhụnanya unu,+ kọọkwara anyị na unu na-echeta anyị nke ọma mgbe niile, nakwa na ọ na-agụsi unu agụụ ike ịhụ anyị, n’otu ụzọ ahụ ọ na-agụ anyị ịhụ unu.+