17 Ọ bụ ya mere m ji na-ezitere unu Timoti,+ ebe ọ bụ nwa m m hụrụ n’anya nke kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ime Onyenwe anyị; ọ ga-echetakwara unu otú m si eme ihe n’ime Kraịst Jizọs,+ dị nnọọ ka m na-akụzi n’ebe niile n’ọgbakọ niile.
2 anyị wee zite Timoti,+ bụ́ nwanna anyị na onye ozi Chineke n’ozi ọma+ banyere Kraịst, ka o mee ka unu guzosie ike, kasiekwa unu obi n’ihi okwukwe unu,