Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Tesalonaịka 3
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

1 Ndị Tesalonaịka 3:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 17:15

1 Ndị Tesalonaịka 3:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 16:1; Ro 16:21; 1Kọ 16:10
  • +Mt 24:14; 2Te 1:8; Mkp 14:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2009, p. 14

1 Ndị Tesalonaịka 3:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 14:22; Efe 3:13
  • +1Kọ 4:9; 1Pi 2:21

1 Ndị Tesalonaịka 3:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Te 2:5
  • +Ọrụ 20:23
  • +1Te 2:14

1 Ndị Tesalonaịka 3:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 3:2
  • +Mt 4:3; 1Kọ 7:5; 2Kọ 11:3
  • +1Kọ 15:58; Ga 4:11; Fil 2:16

1 Ndị Tesalonaịka 3:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:5
  • +Ro 13:8; Jes 2:8; 1Pi 1:22
  • +Fil 1:8

1 Ndị Tesalonaịka 3:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 7:6
  • +2Te 1:4

1 Ndị Tesalonaịka 3:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 11:20; 1Kọ 15:1; Fil 4:1

1 Ndị Tesalonaịka 3:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 2:2

1 Ndị Tesalonaịka 3:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ti 1:3
  • +2Te 1:3; Jud 20

1 Ndị Tesalonaịka 3:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Te 2:16

1 Ndị Tesalonaịka 3:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 4:9; 2Pi 1:7
  • +2Te 1:3

1 Ndị Tesalonaịka 3:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 1:8; Fil 1:10
  • +Jes 5:8; 1Jn 2:28
  • +1Te 2:19; 5:23; 2Te 2:1

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Tesa. 3:1Ọrụ 17:15
1 Tesa. 3:2Ọrụ 16:1; Ro 16:21; 1Kọ 16:10
1 Tesa. 3:2Mt 24:14; 2Te 1:8; Mkp 14:6
1 Tesa. 3:3Ọrụ 14:22; Efe 3:13
1 Tesa. 3:31Kọ 4:9; 1Pi 2:21
1 Tesa. 3:42Te 2:5
1 Tesa. 3:4Ọrụ 20:23
1 Tesa. 3:41Te 2:14
1 Tesa. 3:51Te 3:2
1 Tesa. 3:5Mt 4:3; 1Kọ 7:5; 2Kọ 11:3
1 Tesa. 3:51Kọ 15:58; Ga 4:11; Fil 2:16
1 Tesa. 3:6Ọrụ 18:5
1 Tesa. 3:6Ro 13:8; Jes 2:8; 1Pi 1:22
1 Tesa. 3:6Fil 1:8
1 Tesa. 3:72Kọ 7:6
1 Tesa. 3:72Te 1:4
1 Tesa. 3:8Ro 11:20; 1Kọ 15:1; Fil 4:1
1 Tesa. 3:9Fil 2:2
1 Tesa. 3:102Ti 1:3
1 Tesa. 3:102Te 1:3; Jud 20
1 Tesa. 3:112Te 2:16
1 Tesa. 3:121Te 4:9; 2Pi 1:7
1 Tesa. 3:122Te 1:3
1 Tesa. 3:131Kọ 1:8; Fil 1:10
1 Tesa. 3:13Jes 5:8; 1Jn 2:28
1 Tesa. 3:131Te 2:19; 5:23; 2Te 2:1
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
1 Ndị Tesalonaịka 3:1-13

1 Ndị Tesalonaịka

3 N’ihi ya, mgbe anyị na-enwekwaghị ike idi ya, anyị hụrụ na ọ dị mma ka a hapụ naanị anyị n’Atens;+ 2 anyị wee zite Timoti,+ bụ́ nwanna anyị na onye ozi Chineke n’ozi ọma+ banyere Kraịst, ka o mee ka unu guzosie ike, kasiekwa unu obi n’ihi okwukwe unu, 3 ka mkpagbu ndị a wee ghara ime ka onye ọ bụla ṅagharịa.+ N’ihi na unu onwe unu maara na ihe ndị a aghaghị ime anyị.+ 4 N’eziokwu, mgbe anyị na unu nọkwa, anyị na-agwa unu tupu o mee+ na a kawo ya aka na a ga-akpagbu anyị,+ dị nnọọ ka o mewokwara, dịkwa ka unu maara.+ 5 N’ezie, ọ bụ ya mere na mgbe m na-enwekwaghị ike idi ya, m zitere ya ka m wee mara banyere ikwesị ntụkwasị obi unu,+ n’ihi na, ma eleghị anya, Onye Ọnwụnwa+ ahụ pụrụ ịnwaworị unu ọnwụnwa n’ụzọ ụfọdụ, ndọgbu anyị dọgburu onwe anyị n’ọrụ ewee bụrụ n’efu.+

6 Ma Timoti ka si nnọọ n’ebe unu nọ bịakwute anyị+ ugbu a ma kọọrọ anyị akụkọ ọma banyere ikwesị ntụkwasị obi na ịhụnanya unu,+ kọọkwara anyị na unu na-echeta anyị nke ọma mgbe niile, nakwa na ọ na-agụsi unu agụụ ike ịhụ anyị, n’otu ụzọ ahụ ọ na-agụ anyị ịhụ unu.+ 7 Ụmụnna anyị, ọ bụ ya mere e ji kasie anyị obi+ n’ihe metụtara unu, n’ime mkpa anyị niile na mkpagbu anyị niile, site n’ikwesị ntụkwasị obi nke unu na-egosi,+ 8 n’ihi na anyị dị ndụ ugbu a ma ọ bụrụ na unu eguzosie ike n’Onyenwe anyị.+ 9 N’ihi na olee otú anyị pụrụ isi gosi Chineke ekele anyị nwere n’ihi unu nakwa n’ihi ọṅụ niile anyị na-aṅụrị+ n’ihu ya n’ihi unu, 10 ebe anyị na-arịọsi arịrịọ ike+ abalị na ehihie n’ụzọ pụrụ iche karị iji hụ ihu unu, iji mee ka unu nwetakwa ihe kọrọ n’okwukwe unu?+

11 Ka Chineke bụ́ Nna anyị nakwa Onyenwe anyị Jizọs+ duo anyị nke ọma ka anyị rute n’ebe unu nọ. 12 Ka Onyenwe anyị meekwa ka ịhụnanya+ unu nwere n’ebe ibe unu nọ nakwa n’ebe mmadụ niile nọ dịkwuo ukwuu,+ ee, mụbaakwa, ọbụna dị ka anyị na-eme n’ebe unu nọ; 13 ka o wee mee ka obi sie unu ike, meekwa ka obi unu bụrụ nke a na-apụghị ịta ụta+ n’ịdị nsọ n’ihu Chineke bụ́ Nna anyị n’oge ọnụnọ+ nke Onyenwe anyị Jizọs, ya na ndị nsọ ya niile.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya