Ọrụ Ndịozi 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 na-ewusi mkpụrụ obi nke ndị na-eso ụzọ Jizọs ike,+ na-agba ha ume ka ha nọgide n’okwukwe Ndị Kraịst, sị: “Anyị aghaghị ịbanye n’alaeze Chineke site n’ọtụtụ mkpagbu.”+ Ndị Efesọs 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi ya, m na-arịọ unu ka unu ghara ịda mbà n’ihi mkpagbu+ ndị a m na-enwe maka unu, n’ihi na mkpagbu ndị a pụtaara unu otuto.
22 na-ewusi mkpụrụ obi nke ndị na-eso ụzọ Jizọs ike,+ na-agba ha ume ka ha nọgide n’okwukwe Ndị Kraịst, sị: “Anyị aghaghị ịbanye n’alaeze Chineke site n’ọtụtụ mkpagbu.”+
13 N’ihi ya, m na-arịọ unu ka unu ghara ịda mbà n’ihi mkpagbu+ ndị a m na-enwe maka unu, n’ihi na mkpagbu ndị a pụtaara unu otuto.