1 Ndị Tesalonaịka 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 anyị wee zite Timoti,+ bụ́ nwanna anyị na onye ozi Chineke n’ozi ọma+ banyere Kraịst, ka o mee ka unu guzosie ike, kasiekwa unu obi n’ihi okwukwe unu,
2 anyị wee zite Timoti,+ bụ́ nwanna anyị na onye ozi Chineke n’ozi ọma+ banyere Kraịst, ka o mee ka unu guzosie ike, kasiekwa unu obi n’ihi okwukwe unu,