19 Enwere m olileanya n’ime Onyenwe anyị Jizọs izitere unu Timoti n’oge na-adịghị anya, ka m wee bụrụ mkpụrụ obi nwere obi ụtọ+ mgbe m ga-amata ihe banyere unu.
2 anyị wee zite Timoti,+ bụ́ nwanna anyị na onye ozi Chineke n’ozi ọma+ banyere Kraịst, ka o mee ka unu guzosie ike, kasiekwa unu obi n’ihi okwukwe unu,