Ilu 25:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Dị ka mmiri jụrụ oyi si adị mkpụrụ obi ike gwụrụ,+ otú ahụ ka akụkọ ọma nke si n’ala dị anya na-adị.+ 2 Ndị Kọrịnt 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ma ọ bụghị naanị site n’ọnụnọ ọ nọ ya, kamakwa site n’obi a kasiri ya n’ihi unu, ebe ọ kọkwaara+ anyị ọzọ banyere agụụ unu nwere, iru uju unu, ịnụ ọkụ n’obi unu nwere maka m; nke mere na m ṅụrịkwuru ọṅụ.
25 Dị ka mmiri jụrụ oyi si adị mkpụrụ obi ike gwụrụ,+ otú ahụ ka akụkọ ọma nke si n’ala dị anya na-adị.+
7 ma ọ bụghị naanị site n’ọnụnọ ọ nọ ya, kamakwa site n’obi a kasiri ya n’ihi unu, ebe ọ kọkwaara+ anyị ọzọ banyere agụụ unu nwere, iru uju unu, ịnụ ọkụ n’obi unu nwere maka m; nke mere na m ṅụrịkwuru ọṅụ.