9 Ka anya gị dị n’ubi ha ga-egbu ọka, gị na ha ga-esokwa. Enyela m ụmụ okorobịa ahụ iwu ka ha ghara imetụ gị aka.+ Mgbe akpịrị kpọwara gị nkụ, gaa n’ite mmiri ụmụ okorobịa ahụ gbanyere mmiri kuru mmiri ṅụọ.”+
42 Onye ọ bụla nke nyere otu n’ime ndị a dị nta naanị otu iko mmiri jụrụ oyi ka ọ ṅụọ n’ihi na ọ bụ onye na-eso ụzọ m, n’ezie, ana m asị unu, ọ ghaghị ịnata ụgwọ ọrụ ya.”+