Matiu 25:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Eze+ ahụ ga-aza ha, sị, ‘N’ezie, ana m asị unu, Ihe niile unu meere otu n’ime ndị kasị nta+ n’ime ụmụnna m ndị a,+ ọ bụ m ka unu meere ya.’+ Mak 9:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 N’ihi na onye ọ bụla nke kunyere unu otu iko+ mmiri ka unu ṅụọ n’ihi na unu bụ ndị na-eso ụzọ Kraịst,+ n’ezie, ana m asị unu, ọ ga-anata ụgwọ ọrụ ya. Ndị Hibru 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na Chineke abụghị onye ajọ omume ichefu ọrụ unu na ịhụnanya unu gosiri maka aha ya,+ ebe unu jewooro ndị nsọ ozi+ ma ka na-eje ozi.
40 Eze+ ahụ ga-aza ha, sị, ‘N’ezie, ana m asị unu, Ihe niile unu meere otu n’ime ndị kasị nta+ n’ime ụmụnna m ndị a,+ ọ bụ m ka unu meere ya.’+
41 N’ihi na onye ọ bụla nke kunyere unu otu iko+ mmiri ka unu ṅụọ n’ihi na unu bụ ndị na-eso ụzọ Kraịst,+ n’ezie, ana m asị unu, ọ ga-anata ụgwọ ọrụ ya.
10 N’ihi na Chineke abụghị onye ajọ omume ichefu ọrụ unu na ịhụnanya unu gosiri maka aha ya,+ ebe unu jewooro ndị nsọ ozi+ ma ka na-eje ozi.