2 Ndị Kọrịnt 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ya mere, anyị+ bụ ndị nnọchiteanya+ nọ n’ọnọdụ Kraịst,+ dị ka à ga-asị na Chineke na-arịọsi arịrịọ ike site n’ọnụ anyị.+ Dị ka ndị nọ n’ọnọdụ Kraịst, anyị na-arịọ,+ sị: “Meenụ ka unu na Chineke dị ná mma.” Ndị Hibru 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ma onye na-edo ha nsọ ma ndị a na-edo nsọ+ sitechara n’otu onye,+ n’ihi nke a, ihere adịghị eme ya ịkpọ ha “ụmụnna,”+
20 Ya mere, anyị+ bụ ndị nnọchiteanya+ nọ n’ọnọdụ Kraịst,+ dị ka à ga-asị na Chineke na-arịọsi arịrịọ ike site n’ọnụ anyị.+ Dị ka ndị nọ n’ọnọdụ Kraịst, anyị na-arịọ,+ sị: “Meenụ ka unu na Chineke dị ná mma.”
11 N’ihi na ma onye na-edo ha nsọ ma ndị a na-edo nsọ+ sitechara n’otu onye,+ n’ihi nke a, ihere adịghị eme ya ịkpọ ha “ụmụnna,”+