Matiu 25:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Eze+ ahụ ga-aza ha, sị, ‘N’ezie, ana m asị unu, Ihe niile unu meere otu n’ime ndị kasị nta+ n’ime ụmụnna m ndị a,+ ọ bụ m ka unu meere ya.’+
40 Eze+ ahụ ga-aza ha, sị, ‘N’ezie, ana m asị unu, Ihe niile unu meere otu n’ime ndị kasị nta+ n’ime ụmụnna m ndị a,+ ọ bụ m ka unu meere ya.’+