Luk 6:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Nwa akwụkwọ adịghị aka onye nkụzi ya, ma onye ọ bụla a kụziiri ihe n’ụzọ zuru okè ga-adị ka onye nkụzi ya.+ 2 Timoti 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jidesie ụkpụrụ nke okwu na-enye ezi ndụ+ ike bụ́ nke ị nụrụ n’ọnụ m, ya na okwukwe na ịhụnanya ndị dị n’ime Kraịst Jizọs.+
40 Nwa akwụkwọ adịghị aka onye nkụzi ya, ma onye ọ bụla a kụziiri ihe n’ụzọ zuru okè ga-adị ka onye nkụzi ya.+
13 Jidesie ụkpụrụ nke okwu na-enye ezi ndụ+ ike bụ́ nke ị nụrụ n’ọnụ m, ya na okwukwe na ịhụnanya ndị dị n’ime Kraịst Jizọs.+