Ndị Filipaị 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ihe ndị unu mụtara n’aka m, nke unu nabatara, nke unu nụkwara ma hụ n’ebe m nọ, na-emenụ ihe ndị a;+ Chineke nke udo+ ga-anọnyekwara unu. 2 Timoti 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ihe ị nụrụ n’ọnụ m, nke ọtụtụ ndị gbara àmà ya,+ nyefee ya n’aka ndị kwesịrị ntụkwasị obi, ndị ga-erukwa eru nke ọma ịkụziri ya ndị ọzọ.+ 2 Timoti 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Otú ọ dị, gị onwe gị, nọgide n’ihe ndị ị mụtara, ndị e mekwara ka i kwere,+ ebe ị maara ndị i si n’aka ha mụta ha,+
9 Ihe ndị unu mụtara n’aka m, nke unu nabatara, nke unu nụkwara ma hụ n’ebe m nọ, na-emenụ ihe ndị a;+ Chineke nke udo+ ga-anọnyekwara unu.
2 Ihe ị nụrụ n’ọnụ m, nke ọtụtụ ndị gbara àmà ya,+ nyefee ya n’aka ndị kwesịrị ntụkwasị obi, ndị ga-erukwa eru nke ọma ịkụziri ya ndị ọzọ.+
14 Otú ọ dị, gị onwe gị, nọgide n’ihe ndị ị mụtara, ndị e mekwara ka i kwere,+ ebe ị maara ndị i si n’aka ha mụta ha,+